Foná»lá»jị Ọtá»segmentalụ na Ntụcha Ụdaolu n’Olu Ịka: Ụdachi na Ụdaahịrịokwu

Joy Oluchi Uguru

Abstract


Edemede a na-ekwu maka otu e si eji atụtụ á»tá»segmentị atụcha ụdaolu n’olu Ịka. Ọtụtụ mgbe, a naghị aghá»tacha ka ụdaolu si arụ á»rụ n’ahịrịokwu; anyị ji edemede a ká»waa nke a. N’ịká»wa maka ụdaolu, á» dị mkpa ikwu maka ụdachi nakwa ka ụdaolu si agbanwe n’ahịrịokwu. Nchá»cha a gbadoro ụkwụ n’olu Ịka. Anyị jiri foná»lá»jị á»tá»segmentị wee gosi na mmeká»rịta ụdaolu na ibe ya n’ahịrịokwu na-emetụta ụda ndoká»elu n’olu Ịka; mkpụrụokwu anyị há»tara n’Ịka (ode na-asụ Ịka) ka anyị ji kwara ngwa á»rụ. Edemede a na-egosi na iji atụtụ á»tá»segmentị ká»waa maka ụdaolu na-ekpughe nghá»ta zoro ezo n’ahịrịokwu. Ihe kpatara nke a bụ maka na á»tá»segmentị na-eme ka á»rụ ụdaolu pụta ìhè. Ntụcha á»tá»segmentị nyeere anyị aka igosi ka ụdaolu si agbanwe nakwa ihe kpatara ha ji efu n’ụfá»dụ ahịrịokwu. Edemede a na- egosikwa na á»tá»segmentị na-aká»wapụta ihe gbasara ụdaofeke nke á»ma. Anyị tụkwara alo na á» dị mkpa ịchá»pụta otu a ga-esi na-eme ka ụdaofeke pụta ìhè ma a na-etinye akaraụdaolu n’edemede Igbo. Nke a bụ iji mee ka onye na-agụ Igbo nwee ike gụỠya werewere.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.