Mmebemusoro Ahiri Okwu Mkpatara n’Ezaa-Igbo

Emmanuel Emeka Nwaoke; Ifeoma Priscilla Asuzu; Gloria Chinonye Egesi

Abstract


Nch?cha a t?chara ah?r? okwu mkpatara n’olu ?zaa-Igbo ?k?wap?ta mmebemusoro ha ? kachas? etu o si met?ta mkp?r? okwu na mgbakwunye niile na-enye ?d? ah?r? okwu a echiche. A ch?p?tara na ah?r? okwu mkpatara niile na-enwe nkebi ah?r? okwu ab??: nkebi ah?r? nn?r? onwe na nkebi ah?r? ndabe kenkwuwa mkpatara. ? na-enwekwa ngwaa mkpatara. Anagh? eji ngwaa enwennara ewube ah?r? okwu mkpatara kama ? b? ngwaa mmennara nd? na-aranye, agh?nye, edunye ma ? b? amanye mmad? ime ihe ma site etu ah? d?tara onwe ya nnara n’ah?r? okwu ka e ji ewube ah?r? okwu mkpatara. ? b? nke a mere ngwaa mkpatara niile n’olu ?zaa ji b?r? ngwaa mmennara. Ah?r? okwu mkpatara na-ap?ta ihe n’?d? ah?r? okwu nr?m?r? na/ma ? b? ah?r? okwu mmenannara. Ngwaa mkpatara nd? a na-ah?ta n’ah?r? okwu nd? a na-akpa agwa ka ngwaa ?zaa-Igbo nd? ?z? n’ah?r? nr?m?r? nkwe mana n’ah?r? nr?m?r? nj?, ngwaa ah? na-ad?tara onwe ya mgbakwunye ngarube nj? ta + isi ngwaa + d? mana ? b?r? ah?r? mmenannara nj?, mgbakwunye ngarube nj? ya na-agbanwe p?ta ihe n’?d? Nganihu +Nganihu nj? +Isi ngwaa + Nsonaz? nj?. ? b?r? na e mee nnara isi ?b?b? n’ah?r? okwu mkpatara, be (ka) na-ejik? ya na okwu nd? ?z? d? na nkebi ah?r? nn?r? onwe ah? tupu nkebi ah?r? ndabe ya a na-esochi.

This paper investigated the morphosyntactic structure of causative sentences of ?zaa (Ezza) dialect of the Igbo language. It analyzed and accounted for words and morphemes that constitute the ?zaa causative sentences. The ?zaa causative sentence contains a causative verb; it is a complex sentence which consists of an independent clause and an adverbial clause of reason. Intransitive verbs are not causative in ?zaa but some transitive verbs are. The causative verbs encourage, allow, force, permit, make or require one to perform an action that takes an object in a sentence. Hence, all causative verbs in ?zaa are transitive and they appear in both active and passive sentences. In active sentences, ?zaa causative verbs can appear in affirmative or negative forms. While the affirmative form functions like any other verb form, the negative form attracts both a prefix ta and a suffix d? in this form: ta + verb root + d?. In a passive sentence, the verb takes the form: prefix + negative prefix + verb root + negative suffix. When the object is topicalised, a conjunction be is used to connect it with other words in the independent clause in which it appears before the dependent clause that succeeds it.


Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.