Ntụleká»rịta Akanka Okediadi Na Obidiebube N’ejije Ha

Okeyika, Juliet Ifunanya; Okoh, Patience N.

Abstract


Nchá»cha edemede a, lebara anya n'akanka odee abụỠna etu ha siri zipụta ya n'ejije ha ndị a há»á»rá». Akanka bụ ngalaba sayensi asụsụ na-eleba anya na nka dị iche iche nakwa usoro onye odee siri zipụta ebumnuche ya n'akwụkwá» á»kachasị n’agụmagụ ya. Odee abụỠa há»á»rá» wee mee nchá»cha a bụ Okediadi na Obidiebube. Odee á»bụla nwere ka o si ezipụta akanka ya n'agụmagụ ya. Oge ụfá»dụ, nghá»ta agụmagụ na-ahịa á»gụụ ahụ n’ihi aghá»taghị etu odee siri zipụta akanka ya n’agụmagụ ya. Ọ bụ nke a kpaliri nchá»cha a, iji mara ka odee ndị a si zipụta akanka ha n’ejije ha. E mere nchá»cha a site n'ịgbado ụkwụ n'akwụkwá» agụmagụ ejije abụỠndị a; Ihe Onye Metere na Ọná»dụ Ugo. A gbasá»rá» usoro nká»wa, n'ihi ya a gụrụ akwụkwá» ndị a há»á»rá» nakwa akwụkwá» ndị á»zá» metụtara akanka. Atụtụ akanka ka e jiri wee nyochaa akwụkwá» ejije ndị a há»á»rá». Ebumnobi nchá»cha a ya bụ; ịmata ihe bụ akanka, iwepụta ma gosipụta á»rụ asụsụ nakwa atụmatụ asụsụ, myiri na ndịiche akanka odee abụỠa, tinyere á»rụ atụmatụ agụmagụ na-arụ n’ime ejije ndị a há»á»rá». A chá»pụtara na odee abụỠa nwere myiri na ndịiche n’etu ha si ezipụta akanka ha nke gosiri na ha bụkwa ndị na-ejikarị ilu, akpaalaokwu, egbeokwu d.g.z ezipụta akanka ha n’agụmagụ ha. Nchá»cha a ga-abara ndị nkụzi na ụmụakwụkwá» uru, á»kachasị ndị ná» na ngalaba agụmagụ, ịghá»ta ihe gbasara akanka ndị odee abụỠa, a há»á»rá» ma gbakwaa mbỠịchá»pụta akanka ndị odee ndị á»zá» ga, site n’ịgụ akwụkwá» agụmagụ ha. Ọzá» bụ na nchá»cha a ga-enye aka n’ịkwalite agụmagụ ederede Igbo.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.