ASUSU IGBO DIKA NGWAAHIA

Aloysius Umeodinka, Chinwude Ugochukwu

Abstract


Mmadu na-esite n'onyinye Chukwu nyere ya buru ogaranya, ma o chookwaa onyinye ahu echekwara. Asusu Igbo bu onyinye puru iche Chineke nyere ndi Igbo, otu o siri nye mba France French, England English, Germany German, Portugal Portuguese, na mba ndi ozo n'uwa. E wepu ndi Igbo, mba ndi ozo ji asusu ha mee ngwa ahia nke mba di iche iche na-azu, na-enye ha ego. Nchoputa a choro igosi na asusu Igbo zuru oke ibu ngwa ahia kacha. O choro igosi otu a ga-esi kwado asusu Igbo ka o buru ngwa ahia iji retu ya nnukwu ego, ma gosikwa ihe ndi na-egbochi ndi mmadu izuru asusu Igbo dika ngwa ahia. N'iji mee ihe ndi a, usoro nchoputa anyi ga-agbaso bu usoro nkuzi. Atumatu anyi ga-eji eme nchoputa a bu nke Ngwakota Usoro Azumahia nke si n'aka McCarthy (1960). Nchoputa a na-egosi na ndi Igbo kwesiri ikpo asusu ha mkpa, tinye uche na odimma ya. Ha kwesikwara i na-ahazi asusu ha nke oma, na-eme ka ha na Goomenti Steeti na nke Etiti na-enwe ezigbo mmekota n'iwelite onodu asusu Igbo n'uzo o ga-eji na-eto akpukpo di ka ngwa ahia a na-acho.

Full Text:

PDF

References


Chisnall, P.M. (1975). M. Marketing: A Behavioural Analysis. Berkshire: McGraw-Hill

Book Company (UK) Ltd.

Egbokare, F. (2004). Language and Contemporary Issues in Nigeria’s Developement: A Lead

paper presented at the 11th Biennial Conference of Modern Languages Association of

Nigeria (MLAN).

Emenanjo, E.N. ed. (1977). A Book of Igbo Folktales. Ibadan: Oxford University Press.

Emenanjo, E.N. (1988). Atumatu Agumagu na Atumatu Okwu. Ikeja: Longman.

Emenanjo, E.N. (1998). Ukabuilu ndi Igbo. Aba: NINLAN Books.

Emenanjo, E.N. (2006). Language and Folklore Among the Anioma People of Delta State:

Issues of Relevance. Journal of Igbo Studies, 1:35-43.

Emenanjo, E.N. (2010). Somadina:ike otu onye na ndu ndi Igbo: Agumagu nke ise maka ncheta Chief (Dr.) Chidozie Ogbalu. Onitsha: Varsity Publishing Company Ltd in

association with Nnamdi Azikiwe University, Awka.

Ejiofor, P. (2010). Ibeku Ndi Igbo Maka Asusu Igbo. Awka: Valid Publishing Company.

Ezeoke, J. 2010. Igbo, Geenu Nti (Igbos, Listen). In Okolo B.A. (ed.) Proceedings of the

National Seminar on Revival of Igbo Values. Bennin: Ofobuike Intellectual Union.

Ikonne, C. (1992). Chapii: A Study of Igbo Folktales. Owerri: Pen Paper Publications.

Ilechukwu, D.I. and Nweya, G.O. 2015. Mmasi ndi Igbo nwere n’ebe asusu Bekee Di karia

asusu Igbo. In R.I. Okorji, C. A. Eme and G.S. Omachonu (eds.), Contemporary

Issues in Liguistics and Language Studies: A Festschrift for Prof. Clara Ikekonwu.

Enugu: Rossen Publications Ltd Pp.329-336.

McCarthy, J.E. (1960). Basic Marketing: A Management Approach.Homewood,:Richard D.

Irwin.

Ndimele, O. (2005 ed.). Globalization and the study of languages in Africa. In Obioma B.E.

and Uchamma J.A. The Mass Media in Developing and Enhancing Attitudes towards

Nigerian Languages: The Past, the Present and the Future. Port Harcourt: Grand

Orbit Communications and Emhai Press, Pp.89-99.

Nwaozuzu, G.I. (2015). Agbambo ndi Igbo na nkwalite asusu na omenala ha. 9

th Memorial

Lecture in Honour of Chief F.C. Ogbalu. Onitsha: Varsity Publishing Company in

association with Nnamdi Azikiwe University, Awka.

Ofomata, C.E. (2012). Omenala na Odinala ndi Igbo. Enugu: Format Publishers Ltd.

Okolo, B.A. and Ezikeojiaku, P.A.(2012). Introduction to Language and Linguistics. Owerri:

B.A. Okolo and P.A. Ezikeojiaku.

Prasad, T. (2012). A Course in Linguistics. Delhi: PHI Learning Private Ltd.

Tracy, B. (2002). The 100 Absolutely Unbreakable Laws of Business Success. San Francisco:

Berrett-Koehler Publishers, Inc.

Uzoezie, R. U. (2011). Nigerian English and Literature: Selected Essays. Awka: Fab Anich

Nigeria Ltd.

Westwood, J. (2000). How to Write a Marketing Plan. London: Kogan Page Ltd.

Wilmshurst, J. (1979). The Fundamentals and Practice of Marketing. London: William

Heinemann Ltd.

Wilson, R.M.S. (1980). Management Controls and Marketing Plan. London: William

Heinemann Ltd.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.