ALUM DI NA NWUNYE N'OBODO IGBAKWU

Chinweude Ugochukwu, Isaac Ananwude

Abstract


Nchocha a lebara anya n'ihe gbasara ilu di na nwunye di ka esi eme ya n'obodo Igbakwu. N'agbanyeghi na ilu di nanwunye bu otu n'ime omenala putara ihe na ndu ndi Igbo, abagidere nchocha a n'ihi na o nwere ihe ndi gbara okpurukpuputara ihe n'alum di na nwunye n'Igbakwu ndi di iche n'ihegbasara alum di na nwunye n'akuku ala Igbo ndi ozo. Achoro isite na nchocha a wee gbaa n'anwu ihe ufodu mere iludi na nwunye n'Igbakwu jiri di iche n'etu e si eme yan'akuku ala Igbo ndi ozo. N'ime nke a, a gbasoro usoronchocha sovee iji choputa ihe niile gbasara isiokwu nchochaa. E jiri mmadu iri ise sitere n'ogbe ano di n'Igbakwu weemee nchocha. E ji atutu usoro ezinaulo wee tuchaa isiokwu.A choputara ndiiche ndi a n'ihe gbasara usoro e si alunwaanyi n'Igbakwu: iwunye ego n'oku, ikpoga ego, igba aja,nakwa ibuna ego. A chikotara ihe ndi a choputara banyerealum di na nwunye ma tuo aro ka e lebagharia anya n'usoroalum di na nwunye n'Igbakwu; ka e wepu omenala ndiekwesighi ekwesi ma kwadosie omenala ndi di mma ike

Full Text:

PDF

References


Arinze, F.A. (1970). Sacrifice in Igbo. Ibadan University Press. Arthur, P. (1953). Survey of African Marriage. London: Oxford University Press. Ekwealor, C. C. (1998). Omenala na Ewumewu Igbo. Africana First Publishers. Emenanjo, E. N. (1981). Igbo maka Juniá» Seká»ndịrị . Ibadan: University Press. Eze, P. C. (2004). Sociology of the family. Enugu: John Jacobs Classic Publishers. Giddens, A. (2003). Introduction to Sociology. London: Noton New York. Hall, M.C. (1981). The Bowen Family Theory and Its Uses. New York: Jason Aronson. Marshall, G. (1994). Oxford Concise Dictionary of Sociology. New York: Oxford University Press. Nze, A. I. (2010). Nchịká»ta Akwụkwá» maka Ule Siniá» Seká»ndịrị. Mis-Fav Publishers. Ogbalu, F. C. (1981). Ndụ Ndị Igbá» (The Life of Igbo People). Onitsha: Varsity Press. Onwuejogwu, A.M. (1981). An Igbo Civilization: Nri Kingdom and Hegemony Uchendu, V. (1965). The Igbo of South East Nigeria. London: New York.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.