Odezuruigbo bụ Já»nal nke Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afrịka na Nziká»rịtaozi, Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka. Aha a bụ okwu Igbo nke pụtara “Ihe jezuru ebe niileâ€. Ude ya na-edezu na mba niile site na Gá»á»gụl na Ntaneetị. Nke a mere na Já»nal a, dị ka aha ya gosipụtara, metụtara mmadụ niile na mba niile. Ebumnuche Já»nal Odezuruigbo hiwere isi n’ime ka a mara na á» dị mkpa iji asụsụ Igbo depụta edemede nchá»cha e nyochara nke á»ma. Nke a ga-enye aka n’ịkwalite asụsụ Igbo, ma mee ka á» na-eto eto. Ọ na-anabatakwa edemede e dere na Bekee nke na-ewelite ogo asụsụ, omenala, amamihe, nsirihụ ụwa na njirimara ndị Igbo. Nke a pụtara na á» na-anabata edemede n’atụmatụ á» bụla metụtara á»dịmma ndị mmadụ, akụká» ntá»ala, mmeká»rịta mmadụ na ibe ya, agụmagụ, ekpemekpe, omenala, agụmakwụkwá», á»chịchị, nkanụzụ, w.d.g.
Full Issue
| View or download the full issue | ODEZURUIGBO VOL 7:2, 2023 |
Table of Contents
Articles
|
Chikodi Dympna Onyegiri
|
|
|
Ilechukwu, Daniel Ihunanya
|
|
|
Onyinye Ifeyinwa Onwudiwe; Nonyelum. J. Moghalu
|
|
|
Mụá»to, Chinyelụ Ọbịageli; Udemmadu Thecla
|
|
|
Chidimma Anthonia Ejioforbiri; Gladys Ifeoma Udechukwu
|
|
|
Ugwuoke Priscilla Ebere
|
|
|
Oparah, Chinwendu Everista; Ikechukwu A. Okodo
|
|
|
Martha Chidimma Egenti; Emmanuel Chukwunonso Ikeomu
|
|
|
Dan C. Okoye
|
|
|
Eze, Cyprian Chidozie
|
|
|
Nwankwor, Joseph Chukwuemerie; Nwachukwu Chikaodili Clementina
|
|
|
Evaristus Ifeanacho
|
|
|
Afunugo, Kenechi Nnaemeka
|
|